Nlekọta gburugburu ebe obibi

Ndị ọrụ nlekọta gburugburu ebe obibi

Nkọwa

dezie

Nke a bụ nkọwa na nlekọta mpụtara omume na ọrụ mmadụ ebe ometụtara gburugburu ebe obibi. Njikwa nke gburugburu ebe obibi n'elegara anya ịhụ na echedoro Ma kwalite ihe dị na gburugburu ebe obibi Maka ọdịnihu nke mmadụ.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Nlekọta gburugburu ebe obibi dị mma.

Mkpọpụta

dezie
Nlekọta gburugburu ebe obibi


Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Environmental resource management