Nkume
Nkọwa dezie
Nkume bụ ájá ma ọ bụ ihe ịnweta si na ala nke gbakọtara ọnu were siee nnukwu ike.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Ọ kụrụ ụkwụ ya na nkume n'amaghị ama.
- Akụkụ a jupụtara na nkume. Anyị enweghị ike ịkọ ugbo n'ebe ahụ.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Okwute