Nkuba ume

nkuba ume
nkuba ume

Nkọwa dezie

Nke a bụ ọnọdụ ikuba ikuku ndụ site n'imi gafere opi akpịrị gbadaa n'akpa nkuku ume(lungs)

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Nkuba ume bụ na-ewere ọnọdụ na ihe ọbụla dị ndụ

Mkpọpụta dezie

nkuba ume



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Inhalation