Nke abụọ
Nke abụọ
Nkọwa
dezieNke abụọ bụ ụsoro ọnụọgụgụ na-abia ma nke mbụ gachaa
- Ọ na egosikwa ole ihe di
- Ọ na egosikwa usoro
Nkejịasụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezie- Ha di abụọ
- Ọ gbara onye nke abụọ
- Nke a bụ nke ugboro abụọ ọ chọtara gi
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieEbọọ - Udi Ibọọ - Abo Ibụa - Onicha