Nkịta
Nkịta
Nkọwa
dezieNkịta bu aha anumanu ụlọ
NkejiAsụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNkịta bu anu ụlọ ya mere nkịta na mmadụ na ebi.ufodu ndị jikwa nkịta echedo be haa nche. Onwere ofudu obodo na eri anụ nkịta
Mkpoputa
dezieNkịta
Olumba
dezieNkịta
Ntụgharị
dezieBekee
dezieYoruba
dezieAja
Hausa
dezieKare