Nkọwa dezie

Ọ bụ nje nke na-efe efe ma na-egbukwa mmadụ, o bidoro n'obodo Wuhan nke dị na mba China n'afọ 2019. Aha ọzọ ana-akpọ ya bụ Covid19.

 
nje korona

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

nje korona gburu ọtụtụ mmadụ na mba ụwa niile

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

corona_virus

Covid-19 https://en.wikipedia.org/wiki/