Ngwuputa aja

Nkọwa

dezie

Ngwuputa ájá pụtara mmịpụta ájá, tumadi site na olulu ghe oghe (ma ọ bụ olulu ájá) mana mgbe ụfọdụ a na-egwupụta ya site n'ụsọ osimiri na mkpọmkpọ ebe ma ọ bụ na-esi n'oké osimiri na akwa mmiri.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ngwuputa aja bụ otu ihe na-emebi ala.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ngwufute aja (Ufuma)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Sand mining (https://en.wikipedia.org/wiki/Sand_mining)#WikiForHumanRights2023#AnambraNetworkWikiForHumanRights2023