Ngwugwu

Nkọwa dezie

Ngwugwu bu ihe ekechiri ekechi na akwụkwọ.
Ọtutu oge, ngwugwu na abukari ihe onyinye ekechiri ekechi na akwụkwọ mara-nma.

 
Ngwugwu

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Tọpe ngwugwu ahu chioma wetere onyinye.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ngwugwu

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Package