Ngwa eji esi nri/ngwanri
Ngwa eji esi nri/ngwanri
Nkọwa
dezieNgwa eji esi nri bụ ngwongwo niile eji esi nri iji mee ka nri ahụ sọọ ụsọ.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
deziei jee ahịa zụta ngwa eji esi nri.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNgwongwo nri n'asụsụ Nkanụ di na Enuwgu steeti.
ihe nine eji esi nri