Ngwa ọgụ

Nkọwa

dezie

Ngwa ọgụ bu akọrọngwa eji eje ọgụ maọbụ echekwa obodo. Akọrọngwa ndi a na-adi n'ụdi egbe, mma, ogbunigwe w.d.g. Ana-eji ya egbu mmadụ.

 
 

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Anyi hụrụ ngwa ọgụ di iche iche

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ngwa agha

Ntughari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

weapon