Ngwá ngosi ikuku
Nkọwa dezie
Nke a bụ ngwa ma ọbu akara Ndị ụlọ ọrụ gọọmentị na-eji na-agwa ọha na eze ka ikuku si emetọ ugbu oge anọ na ya ma ọ bụ gbuo amụma mgbe ọ ga-abụ. Dị ka ogo Mmetọ ikuku n'agbago, ndị mmadụ n'enwe ihe ize ndụ nke ahụike,ọ na áká mmá ịnọ n'ime ụlọ mgbe Ogo Mmetọ ikuku dị elu.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
Ngwa ngosi ikuku n'enye aka ime ka anyị dị njikere maka ọghọm n'esi na ikuku.