Ngaji

Nkọwa dezie

 
Ngaji

Ngaji bụ ihe eji ekuri nri etiye n'ọnụ. e nwekware nnukwu ngaji eji esi nri.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Were ngaji ahụ tụgharia ofe si n'ọkụ.
  2. Nyem ngaji ka m jiri rie nri.

Mkpọpụta dezie

Ngaji


Olumba dezie

Eku

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Spoon

French dezie

Cuillère cuillère

German dezie

Löffel Löffel