Ndo

Nkọwa

dezie

Ndo bụ otu n'ime ụzọ anyi si ario mgbaghara maọbụ atasi onye nọ n' ihe mgbu obi, gụnyere onye no n'obi mwute, onye na-akwa ariri, onye enweghi ahu ike,n'asi onye ahu ya dibe ma jisike na ọ ga-adimma.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Biko ndo
  2. Ndo ewene iwe maka ihe m kwuru

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

kaa na asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

sorry