Mbibi ala

Nkọwa

dezie

Mmebi ma ọ bụ mfunarị nke ala inwe ike imepụta ihe ugbu a nakwa n'ọdịnihu.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Igbukpọ osisi dị n'ọhịa n'eweta nsogbu mmbibi ala.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Imebi ana (Ufuma)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Land degradation (https://www.google.com/search?q=land+degradation+definition&oq=land+degradation&aqs=chrome.2.69i57j0i67i650l4j69i61j69i60l2.15459j0j7&sourceid=chrome&ie=UTF-8)#WikiForHumanRights2023#AnambraNetworkWikiForHumanRights2023