Narị abụọ na iri
Narị abụọ na iri
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri abụọ na otu. A ga-agụ ya ma agụchaa narị abụọ na itoolu, tupu a gụọ narị abụọ na iri na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka CCX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 210.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa narị abụọ na itoolu a gụọ narị abụọ na iri
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieTwo hundred and ten (210)