Narị abụọ na atọ
Narị abụọ na atọ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri abụọ, na atọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa narị abụọ na abụọ, tupu a gụọ narị abụọ na anọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CCIII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 203.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa narị abụọ na abụọ a gụọ narị abụọ na atọ
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieTwo hundred and three (203)