Mwupu n'obodo
Nke a bụ ọnọdu mwupu maọbụ ichụpụ mmadụ n'obodo. Ọ bụ nani onye mere arụ ka-ana eme nke a.
Ngwaa
Mwupu ewupuru Maazi Ọna mere ka obodo ahụ dere juu ma nwee udo
exile