Mmiri


Mmiri
Mmiri

Nkọwa

dezie

Mmiri bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche.


Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Mmiri na-ezo
  2. Gbanye Mmiri n'iko
  3. Ọ di na Mmiri
  4. Mmiri ọkụ .
  5. Ofe a dị mmiri mmiri
  6. Ọ nọ na mmiri
  7. Aṅụrụm mmiri

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

mmili (Anambra)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

English

dezie

Water

German

dezie

Wasser

French

dezie

Eau

Shayiwa language

dezie

aman