Mmekọrịta
Nkọwa
dezieNke a bụ mgbe mmadụ n'ibe ya bikọtara ọnụ site n'otu ihe ma ọ bụ ọzọ, kpaa nkata,tukọrita aro ọnụ ma mụkọritakwa amu nke n'egosi na ha nwekwara nghọta zuru oke ma mepụta ebumnobi ha na mbiakọta ọnụ ha.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Anyi nwere mmekọrịta ndị otu ogbọ.
- .Mmekọrịta mmadu na ibe ya dị mma.
Mkpọpụta
dezie