Mmụọ

Nkowa

dezie

Otu n'ime ihe ejiri mara mmadụ nke gbasara uche ya. Uche mmadụ ma mgbe ọ dị ndụ maọbụ mgbe ọ nwụrụ anwụ.

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

onye isi-ala akwalitela mmụọ ndi ọrụ ya site n'ịkwụ ha ụgwọ ọnwa kwamgbe kwamgbe.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Inner spirits