Mkpọtụ


Nkọwa dezie

  1. Mkpọtụ bụ Ụda ọbụla n'adịghị mma na ntị.
  2. Mkpọtụ nwere ike ị bụ ụda dị oké elu.
  3. Ọ bụ kwa ụzụ dị iche-iche adịghị aghọta aghọta.


Nkejiasụsụ dezie

Ngwa

Ọmụmaatụ dezie

  1. Ha na-eme Mkpọtụ.
  2. Ada bụ onye na-ede aha ndi na-eme mkpọtụ n'ụlọ akwụkwọ anyị.
  3. Ndi egwu ahụ mere oké mkpọtụ ụbọchị iri ji.

Mkpọpụta dezie

Pronunciation of the word "Mkpọtụ" in Igbo language.





Olumba dezie

Uzu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

Noise