mkpọchiafe

Nkọwa

dezie

ihe a na-etinye n'akwa akwara akwa eji akpọchi ya. A na-etinyekarị ụdị mkpochiafe a n'akwa ụmụ nwaanyị.

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

mkpọchi afe m emebiela.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

bekee

dezie

zip