ḿkpọ̀

Mkpọ
Mkpọ

eji nke etinye ihe dị mmiri mmiri.ọ n'enwe ọnụ pino pino ma ibi gulassi ma ọ bụ plastik emebe ya.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

  1. Nnem gbanyere mmiri ụtọ na mkpọ.

Mkpọpụta dezie

Mkpọ



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

bottle