Mgborie

Nkọwa dezie

Mgborie bu afa mmadụ.Mgborie bu onye amụrụ ụbọchị orie

Nkeji Asụsụ dezie

Aha

Ọmụma atụ dezie

Afa nne Chimezie bu Mgborie.

Mkpọputa dezie

Mgbórié

Olumba dezie

Ḿgboye

Ntụgharị dezie

Bekee dezie

Woman born on orie market day