"""Mgbimgbi"""

Mgbimgbi

dezie

Mgbimgbi bụ aha mkpụrụ osisi. Ọ na-acha ndụ ndụ m'ọbụrụ na ọchabeghị acha ma na-acha uhie mgbe ọchara acha.

Nkeji Asụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nnem zụtara mgbimgbi na-ahịa.

Mkpọpụta

dezie

Ḿgbímgbí

Olumba

dezie

Ọkwụrụ bekee

Ntụgharị

dezie

Bekee

dezie

Paw paw https://en.m.wiktionary.org/wiki/paw_paw

Category

dezie