Mgbe dum
mgbe dum pụtara na nsochi anya,ime ihe kwa mgbe kwa mgbe
Nkọwa
1.Ọ na-abia ọrụ mgbe dum
2.mgbe dum ka ha ji alụ ọgụ
M-gbe-dum
Kwa mgbe
2. mgbe ọbula
3. Mgbe niile
Always https://en.m.wikitionary.org/wiki/always