Mbitu

Mbitu
Mbitu

Nkọwa

dezie

nkea bu igbakwu n'ime nke n'akwadọghi ma merie onye igbakwuuru n'ike.ọ bụkwa inahara mmadụ Ihe ya site ná mmeri ọgụ ma bụ agha.

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmatụ

dezie

1.mbitu eburu ndị ulakwo mere ka ha gbaa ọsọ n'obodo.

Mkpọpụta

dezie
Mbitu



Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

encounter