Mbọrọma

Mbọrọma
Mbọrọma

Nkọwa dezie

nke a bu ọrịa n'atu mmadụ n'ihi erichighi ụmụ ihe n'edozi ahụ anya karịsịa protin na kabonhaidret.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

1.mbọrọma turu nwata ahụ n'ihe enwe onye nleruanya.

Mkpọpụta dezie

Mbọrọma



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

kwashiorkor