mịpụ

Nkọwa

dezie

ọnụdụ izoro ezo maọbụ ghelụ eghelụ pụọ

Nkejiasụsụ

dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Anyi mịpụrụ na nzukọ ahụ maka ike agwụala anyị

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

bekee

dezie

sneak+out