Lere Anya

Nkọwa dezie

Nke a bụ uche mmadụ idi n'ihe ọ na eme. Ilezi anya tutu imee ihe

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

O lere anya nke ọma tutu ọgafee okporo ụzọ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie