Kwáá
Nkowa
dezieItinye ike n'ahụ mmadụ ma ọ bụ n'ahụ ihe iji mee ka ọ pụọ site n'ebe ọ nọbu na ya. Ọ putakwara jikọọ, kechie, ma ọ bụ rụkwaa (ihe) site n'iji agịga na eriri maọbụ ígwè ọ̀kwá ákwà
Nkejiasúsú
dezieNgwaa
Ọmumaatụ
dezieI kwaa m aka ọzọ mụ na gị emejuo ihe afọ ebe a. Kwaa akwa a ọsịịsọ ka m yiri yá pụọ
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNuó (steeti Abia) Dụọ́ (steeti Abia)