Eserese ihu nke onye na-ewe iwe

Nkọwa dezie

Mgbakasị ahụ nke ihe mwute na-akpata.

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Oke iwe na emebi ihe.
  • Biko, ekwukwala okwu n'iwe.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ọnụma

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Anger

French dezie

Colère

German dezie

Zorn

Spanish dezie

Ira