iti

Nkọwa dezie

  1. Onye enweghi ogụgụ isi nke ọma.
  2. Onye amachaghi ihe tụmadi ihe gbasara ọgụgụ na odide

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọ bụ iti

Mkpọpụta dezie

Iti



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọọ dezie

Bekee dezie

dunce