Iruọma

Nkọwa dezie

Iruọma bụ aha mmadụ nke n'egosi mmadụ ịnweta ihe ọ chọrọ na-atụfughị oge.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Iruọma bụ aha nwannem.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Íhúómá

Ntugharï n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

favour