Iri itoolu na abụọ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na abụọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na otu, tupu a gụọ iri itoolu na atọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XCII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 92.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa iri itoolu na otu a gụọ iri itoolu na abụọ
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieNinety two (92) Ninety-two