Inyom

Nkọwa dezie

Inyom bụ aha nke n'egosi ụmụ nwanyị lụrụ di.

Nkeji Asụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ndị inyom enwere n'ala Igbo kwesịrị ka ha na-akpa ezigbo agwa.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ụmụ nwanyị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Married women

women