ikwighikwighi

ikwighikwighi

Nkọwa dezie

Nke a bụ nnụnụ nke na efehari na ime ohia na abali.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ikwighikwighi nọ na gbamgbam anyi.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

owl