Ikpochapụ n'ike
Ikpochapụ N'ike
Nkọwa dezie
Ikpochapụ N'ike bụ ịkwụsị agbụrụ maọbu òtù akụmakụ maọbu anụmaanụ ọbụla ịdị n'ebe maọbu n'ụwa a site na ọnwụ nke onye ọbụla n'ime ha n'otu n'otu nke nwere ike ịbụ n'ihi na ha enweghịzi ike ịgbake n'ọrịa maọbu site n'amụpụtaghị ụmụ ọzọ.
Nkejiasụsụ dezie
Mkpọaha
Ọmụmatụ dezie
Anaghịzikwa ahụ anụmaanụ a a na-akpọ Thylacine anya maka mkpochapụ n'ike mere òtù ha.