Ikpo ọkụ maọbu Ịjụ oyi nke oke osimiri

Ikpo Ọkụ maọbu Ịjụ Oyi nke oke osimiri

Nkọwa dezie

Okpomọkụ maọbu ọjụjụ oyi nke oke osimiri na-agbanwe agbanwe site na omimi ya bụ mmiri, ọnọdụ mpaghara nakwa oge. Ma okpomọkụ na ịtọ nnu nnu nke mmiri dị na oké osimiri dị iche. Mmiri ndị dị n'elu n'oké osimiri na-ekpo ọkụ na-atọkwa nnu nnu karịa mmiri nke dị n'akụkụ miri emi n'oké osimiri.

Nkejiasụsụ dezie

Mkpọaha

Ọmụmatụ dezie

Okpomọkụ maọbu ọjụjụ oyi nke oke osimiri bụ ihe na-eme ka enwee ụdịdị ụmụ anụmanụ dị iche iche n'akụkụ ya dị iche iche

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Ocean_temperature