Nkọwa dezie

Nke a bụ mmadụ ibụ onye aghara. Ọ naghi anọ ebe jụrụ onyi.Ọ na-anọkari ebe mkpọtụ di maọbụ ya onweya ebute mkpọtụ ebe ahụ. Ọ bughi onye nwayo.

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Ikpa aghara doro enyim nwanyi a anya. Mgbe ufọdụ ikpa aghara n'adi mma na-etiti ndi ọjọọ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ikpa aghirigha(Mbaise dialect)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

rascal