Ikpoasi

Nkọwa dezie

Enweghị mmasị ebe mmadụ nọ maọbụ ihe dị, ụdi enweghi mmasị na-ebute ekworo, iwe na anya ụfụ tụmadi ebe mmadụ nọ

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Anyi kpọrọ ọmụmụ mgbakọ na nwepụ asị

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

hatred