Ikemefuna

Nkọwa dezie

Ikemfuna bụ aha mmadụ pụtara ka mbọ nile mgbara hapụ ịbụ ihe efu

Nkeji Asụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ikemfuna bụ aha mmadụ

Mkpọputa dezie

Íkém̀éfúńá

Ikemefuna

Olumba dezie

  • Ikemefule (Ubakala -umuahia)
  • Íkém̀éfúńá

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

My efforts will never be in vaịn.