"""Ijee"""

===Nkọwa===

Ijee bụ ekele nke a na enye mmadụ mgbe ọlọtara njem.

===Nkeji Asụsụ===

Aha

===Ọmụmaatụ===

Nnem ochie sịrịm ijee mgbem gara n'ụlọ ya ụnyaahụ.

===Mkpọpụta===

dezie

Íjèè

===Olumba===

Àlọ̀

===Ntụgharị===

===Bekee===

Welcome

https://en.m.wiktionary.org/wiki/Welcome

===Category===

[[Category:wt/ig/wiki loves names]]