Ihe na-ebute ogbenye
Nkọwa
dezieIhe na akpata ịda ogbenye nwere ike dị iche site na mba rue ma mba, site kwa mpaghara ruo mpaghara.
E nwere echiche atọ gbasara ihe na akpata ịda ogbenye. Ha bụ echiche omume, nhazi na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Echiche omume na-elekwasị anya na omume onye ọ bụla dịka ihe mkpali na ọdịbendị na-akpali. Echiche nhazi na-emesi ike ọnọdụ ahịa mmadụ na ọrụ, nke na-akpata ma omume na ịda ogbenye. Echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-ekwu na ike na ụlọ ọrụ na-akpatara iwu, nke na'ihi ịda ogbenye ma na-eme ka mmekọrịta dị n'etiti omume na ịda.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
dezieIhe na ebute ịda ogbenye bụ nganga
Mkpọputa
dezieOlumba
dezieIfe na apata ogbenye
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieCause of poverty na Wikipedia Bekee
I