Nkọwa dezie

Ihe mkpofu ugbo bụ ihe mkpofu sitere na ọrụ ugbo. Mkpofu ndị a sitere na ala a na-ịkọ ugbo na ọrụ ugbo. Ihe mkpofu ugbo bụ akụkụ niile nke ejighị melu nri mmadụ ma ọ bụ anụmanụ

 
ịsụ ihe mkpofu osikapa ọkụ

Nkejiasusu dezie

Aha

Ọmụmatu dezie

Ihe mkpofu ụgbọ anaghị eweta ọganihu

Olumba dezie

Ife olu ụgbọ adịghị mma

Mkpọputa dezie




Ntụgharị na asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Agricultural waste