igwe nju oyi.

Nkọwa dezie

Nke a bụ igwe eletriki nke na-eme ka ihe jụọ oyi mgbe akwụnyere ya n'ọkụ. ọ bụkwa akụrụngwa na-eme ka ihe diwanye ndụ.

 
Igwe njuoyi




Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

  1. Anyị nwere igwe njụoyi n' ụlọ anyị

Mkpọpụta dezie



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

refrigerator