Igwe kọmputa


Nkọwa

dezie

Igwe kọmputa bụ ngwa-ọrọ nkanụzụ ndi bekee mepụtara e ji eme ihe di ichiche di ka ibenye ozi, ihazi ozi, ichekwa ozi, izipukwazi ozi diri gawazia.


Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

Igwe kọmputa k'eji debanye aha anyi mgbe anyi na akwado ule ibanye mahadum.


Mkpọpụta

dezie
igwe komputa




Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụs ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Computer