Nkọwa

dezie

Ichafu-isi bų ųdi akwa ndi iyom ji ekechi isi ma ha chǫǫ ije ebe ufodu, dika ije ųka, agbam-akwukwu nakwa oriri di iche iche.İchafu isi na ebulite ekike ndi iyom ma na ebulitekwa ọnọdų ha enu.

 
Ichafu-isi

Nkejiasųsų

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

ichafu-isi nwayi a di oke ǫnų ahia, mana ǫ mara mma nke ukwuu. Anyị na ekpu ichafu-isi na ụlọ ụka anyi

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

headcloth