"""Ibu"""
Ibu bụ ihe ọbụla dị arọ nke mmadụ bu. Ejikwa ụgbọ ala, ụgbọ elu, ụgbọ mmiri nakwa anụmanụ ebu ibu.
Aha
Ibu nwatakịrị a bu n'isi ya dị arọ.
Íbú
Ivu
Load https://en.m.wiktionary.org/wiki/load