guzosie ike

Nkọwa dezie

 
I rüwa Guzosie ike (nkeji)

Nke abụ ịkwụsị ike site iji ikwu maka ọdịdị ma ọ bụkwa mmadụ itinye ichu n'ihe ọ n'eme ka ewere nwee ọganihu.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwa

Ọmumatụ dezie

1.Uche gụsịrị ike agbanyeghị mmerụ ahụ ọ nwere.

2.Añụrị guzosiri ike na nzukọ ụmụ nwanyị.

Mkpọpụta dezie

Guzosie ike





Olumba dezie

Kwudosie ike

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Stand firm